Your native language

عربي

Arabic

عربي

简体中文

Chinese

简体中文

Nederlands

Dutch

Nederlands

Français

French

Français

Deutsch

German

Deutsch

Italiano

Italian

Italiano

日本語

Japanese

日本語

한국인

Korean

한국인

Polski

Polish

Polski

Português

Portuguese

Português

Română

Romanian

Română

Русский

Russian

Русский

Español

Spanish

Español

Türk

Turkish

Türk

Українська

Ukrainian

Українська
User Avatar

Ses


Arayüz


Zorluk seviyesi


Aksan



arayüz dili

tr

Lyrkit YouTube Lyrkit Instagram Lyrkit Facebook
Çerez politikası   |   Destek   |   FAQ
1
Kayıt Giriş
Lyrkit

bağış yapmak

5$

Lyrkit

bağış yapmak

10$

Lyrkit

bağış yapmak

20$

Lyrkit

Ve/veya beni sosyal medyada destekleyin. ağlar:


Lyrkit YouTube Lyrkit Instagram Lyrkit Facebook
Phyno

Deri

 

Deri

(albüm: Deal With It - 2019)


Nwa negodu ihe bu na aga
Ife gị melu m folu ntụtụ na ata
Cholu gị wee bịawa okokomaiko
Nwa ka na a act na your self you day like oh eh
si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya
M wee welu maka gị wee chabazia Anya
Ife melu m dịka Baby na agụ akwa
ga eticha gị turapu gị na awa awa

Ka Deri oh, Deri oh
Deri nwa mama, Deri oh
ga eticha gị ka Deri
Deri oh, Deri oh
Nkechi oh, Nkechi oh
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh
bu gịnị sere m na gị
Nkechi oh, chelu m oh

marọ ka m si kwadọ
marọ ka m si kwadọ
Nkechi marọ ka m si
ma na marọ ka m si kwadọ
marọ ka m si kwadọ
marọ ka m si kwadọ

bulu olu, bulu olu
Nkechi m nwete kwa nwa i bulu olu
ga eme gị oji, ga eli gị olu
Nkechi lichakwa gị Okey bulu ọnụ
Ụmụ guys kwete kwa na ka si eme
Abia na enu bed ma eme
She say she love you ma kwa ofe ka na ele
Obele ohele nke gị ekpo
Ticha gị

Ka Deri oh, Deri oh
Deri nwa mama, Deri oh
ga eticha gị ka Deri
Deri oh, Deri oh
Nkechi oh, Nkechi oh
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh
bu gịnị selu m na gị
Nkechi oh, chelu m oh

marọ ka m si kwadọ
marọ ka m si kwadọ
Nkechi marọ ka m si
ma na marọ ka m si kwadọ
marọ ka m si kwadọ
marọ ka m si kwadọ

Otu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa
M ma ngucha di number men na achọ gị ma taa
Obulo egwuregwu m gbaa gị aka ebe I ga apaga
A na ekwu nke melu me ọzọ
kwa ticha go m ifulu m nwee gị
ma dikwa mma ma mee nwee gị
M zobili na nkolo m wee chee gị
Ife melu m nya ka m ga eme gị
Ticha gị

Ka Deri oh, Deri oh
Deri nwa mama, Deri oh
ga eticha gị ka Deri
Deri oh, Deri oh
Nkechi oh, Nkechi oh
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh
bu gịnị sere m na gị
Nkechi oh, chelu m oh

marọ ka m si kwadọ
marọ ka m si kwadọ
Nkechi marọ ka m si
ma na marọ ka m si kwadọ
marọ ka m si kwadọ
marọ ka m si kwadọ

Tamamlandı

Bu şarkıdaki tüm yabancı kelimeleri eklediniz mi?