音效
界面
难度等级
口音
界面语言
1
和/或在社交方面支持我。网络:
Une
(专辑: 2 Kings - 2015)
Major bangs PentHauze [Chorus:] Imara agba kpoturu mu une Imara ete kpoturu mu une Umu guys kpoturu mu une Pino pino kpoturu mu une Ima na isi na ime ogbe kpoturu mu une Nwa baby kpoturu mu une The
way you carry body na emerum une Ife ibu bu ezigbo une Your girls di bad, my girls di badder Energy di full, ha enidiro charger Nwa, imarunu ete, ngwa carry go Till ajuo gi which kind bomb wey you carry blow Nne jiri nwayo na emepenu ngada Amam na ina efeel the
sun, ina agba ka ulaga Mana etu isi agba egwuanuwa na ekori mu o
Iburu gbago, iburu gbadaa The
way she moves, ona eme all man ke kem kem Soh mu si ya, baby sorum ka anyi ga bem bem bem If u
no no, obukwa nnukwu bem bem bem Nwanne kpachaara anya, ojikwa igba kem kem kem Ima na nwata bukwa gem gem gem Ifu ebeona agba egwu, other girls ane ebe gem gem gem Nwa gosim etu isi ebe bem bem bem Okwa ina anwudokwa ha, jidekwa ha kem kem kem [Chorus] Onye na amara agba, okweba na isi Girls na agba, some men ebudo aka na isi Ufodu na agba ka ha etinyego ihe na isi Anyi gbacha ta, echi anyi ebido uwa na isi Nwa igbakata gbakata, anyi akuoru gi aka Nwa makata makata, men akuoru ya anya Nwa bunyekwe gi ife, nwanne iga achoru ya aka Otu nwa si ebuheri ife nwanne ona akpazi mu ara The
way she moves, ima na nwa bu kem kem kem Soh mu si ya, baby sorum ka anyi ga bem bem bem If u
no no, obukwa nnukwu bem bem bem Nwanne kpachaara anya, ojikwa igba kem kem kem Ima na nwata na eme selem sem Ona agba egwu, other girls ane ebe gem gem gem Nwa gosim etu isi ebe bem bem bem Okwa ina anwudokwa ha, jidekwa ha kem kem kem [Chorus] Asa watchinu, ife ibu na ukwu emogo other guys her aportunu Inweru ya excess, nyemu oke, nyemu my curtunu Mu ga atuta alo mgbe obula ichoru, bia kirie gi ebe ina agba egwu, idi hotunu Inweru weight, na enweta oku, na ka isi ashokunu Aforum gi si ka mu nwa try yur luckunu Ife ibu, onye bunyeru gi ya? Baby talkunu Ina ekom, nwa i
love the
way you put me workunu, workunu, workunu... Nwa imana idi sharp? Ife ibu meru guys ha ekpufu capu The
way you work it ka ibu Miley Cyrus Egwu gi na efe efe, nwa ibudi virus? [Chorus]
完毕