Parcel
(专辑: No Guts No Glory - 2014)
Hmm Majorbanks hiehh, heh Imeee, Yo nwanne, anyi na anu champagne, ha kana anu panadol Penthauze, penthauze Ah, abum ebig nwa, hehh Dey know say we fit nwa, heh Ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh Ihe nyi n' aru di legit nwa. Guys ekoo heh Guys ekoo heh Ikopugo! Chicks ekoo aah Chicks ekoo aah Ikopugo! Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo I
bus up the
place hello wassup Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo As onye mme mme no nooo Anyi doputa parcel anyi aghaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Anyi doputa parcel anyi ataaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Imana my guys na atu akoroba Spending the
money n' enu korota Nwanne ndi owu n' asa ana afuwacha Ibu homebase ka isi esi bata? Imana fine girl k' anyi n' alabata? Ha fu gucci and fendi m' anyi na adaputa Ha si phyno nwero oso bia ebe a
kpaputia ka osie Iru efi ma anyi na amaputa. Mana, ekwe ekwe ga ekwe nkwekota Okwa ntiye ishi n' ogbe guys amaputa Mme mme ebido, m' anyi burukwa bata Anyi na agbakacha m' anyi kwakuru bata Ha mechiri onu uzo nsi azu uno bata Nworu ugbo ga yankee, nwe plane lota Kita atogom bell ka m
ebu ibu bata And akpam azago maka m' ibu bata Ah, abum ebig nwa, hehh Dey know say we fit nwa, heh Ihe ana aru odikwanu easy eeh Ihe nyi n' aru di legit nwa. Guys ekoo heh Guys ekoo heh Ikopugo! Chicks ekoo aah Chicks ekoo aah Ina m
saying! Ikopugo! Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo I
bus up the
place helo wassup Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo As onye mme mme no nooo Anyi doputa parcel anyi aghaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Anyi doputa parcel anyi ataaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Now she s
feling the
boy makana oji ego Kita nna amukezi ka m
abu ola edo And now, one obuna na ekwero na eko eko Maka ha si na odika ma agwogo ogwu ego Haaa Kpoti, hapu kpoti Muwa sikwa gutter, muwa aburo boti Muwa anuyitego anya mu di doti (dirty) Sonye nna acho bu nwata ga ariporumu n' oti huhh Anyi na atu vote iga eche n'okwa election We pop bottles lyk is wedding reception Ikponye onu nwanne kedu your question Chelu ka n' nye onyinye before nye gi attention Heeh Cause am balling like a
baller Money going taller Energy mu solar Chilling withi kola, still like ifeoma and fola And omelum mentelle, tomorrow I'll never call her! As innnnn... Ah, abum ebig nwa, hehh Dey know say we fit nwa, heh Ihe ana aru odikwanu easy eeh Ihe nyi n' aru di legit nwa. Guys ekoo heh Guys ekoo heh Ikopugo! Chicks ekoo aah Chicks ekoo aah Ina m
saying! Ikopugo! Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo I
bus up the
place helo wassup Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo As onye mme mme no nooo Anyi doputa parcel anyi aghaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Anyi doputa parcel anyi ataaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Nwa a
di thick nga akpoya minaj? She twerk it! Oya shake your behind eeh Orubagom, orubagom o
Ocho iraputa, muna aroba m, heeh Baby tuo down, nwayo heh Shake ife a, heeh Ibu onye che cheee? Eh nwa shake ife a! Ishekie ya ofuma mbo gi ego Shakie ife a
Anyi na eme na parcel He he he hee Iwee way! Thick! Uru dia Ona imazii?