Deri
(专辑: Deal With It - 2019)
Nwa negodu ihe Ị bu na aga Ife gị melu m
folu ntụtụ na ata Cholu gị wee bịawa okokomaiko Nwa Ị ka na a
act na your self you day like oh eh Ị si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya M
wee welu maka gị wee chabazia Anya Ife Ị melu m
dịka Baby ọ na agụ akwa Ọ ga eticha gị turapu gị na awa awa Ka Deri oh, Deri oh Deri nwa mama, Deri oh Ọ ga eticha gị ka Deri Deri oh, Deri oh Nkechi oh, Nkechi oh Nkechi oh oh oh, Nkechi oh Ọ bu gịnị sere m
na gị Nkechi oh, chelu m
oh Ị marọ ka m
si kwadọ Ị marọ ka m
si kwadọ Nkechi ị marọ ka m
si Ị ma na ị marọ ka m
si kwadọ Ị marọ ka m
si kwadọ Ị marọ ka m
si kwadọ Ị bulu olu, ị bulu olu Nkechi m
nwete kwa nwa i
bulu olu Ọ ga eme gị oji, Ọ ga eli gị olu Nkechi lichakwa gị Okey ị bulu ọnụ Ụmụ guys kwete kwa na ọ ka ọ si eme Abia na enu bed Ọ ma eme She say she love you ma ọ kwa ofe ka ọ na ele Obele ohele nke gị ekpo Ticha gị Ka Deri oh, Deri oh Deri nwa mama, Deri oh Ọ ga eticha gị ka Deri Deri oh, Deri oh Nkechi oh, Nkechi oh Nkechi oh oh oh, Nkechi oh Ọ bu gịnị selu m
na gị Nkechi oh, chelu m
oh Ị marọ ka m
si kwadọ Ị marọ ka m
si kwadọ Nkechi ị marọ ka m
si Ị ma na ị marọ ka m
si kwadọ Ị marọ ka m
si kwadọ Ị marọ ka m
si kwadọ Otu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa M
ma ngucha di number men na achọ gị ma taa Obulo egwuregwu m
gbaa gị aka ebe I
ga apaga A
na ekwu nke ị melu ị me ọzọ Ọ kwa ị ticha go m
ifulu m
nwee gị Ọ ma dikwa mma ma mee nwee gị M
zobili na nkolo m
wee chee gị Ife ị melu m
nya ka m
ga eme gị Ticha gị Ka Deri oh, Deri oh Deri nwa mama, Deri oh Ọ ga eticha gị ka Deri Deri oh, Deri oh Nkechi oh, Nkechi oh Nkechi oh oh oh, Nkechi oh Ọ bu gịnị sere m
na gị Nkechi oh, chelu m
oh Ị marọ ka m
si kwadọ Ị marọ ka m
si kwadọ Nkechi ị marọ ka m
si Ị ma na ị marọ ka m
si kwadọ Ị marọ ka m
si kwadọ Ị marọ ka m
si kwadọ