音效
界面
难度等级
口音
界面语言
1
和/或在社交方面支持我。网络:
Asai
Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai Kupuru ndi asai eh watchia ndia anagokwa asai Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ha choro ka olu m
kuo ehh,watcha ndia ana go kwa asai Heh get used to me I
am the
only one right after me Muwa adiro two, muwa dikwa puu Nwanne your side dokaru adoka ka obu baggy jean Nwata divu dirty, now adim clean and ihe mu na aduzi ndi osi imi ka abuzi pin And egwum na ahigh ha fast ka mu abuzi gin And imana umu asa bata, ha ana eyifu jean Money long odizie ka obu limousine The
boy na ewu ka agbanye gasoline The
boy na eshi ka agbanye kerosine And onye macha, nwanne my team go demolish If you wan get to the
next stage Iga agbadokwa anya Maka the
time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai Kupuru ndi asai Eh watchia, ndia anagokwa asai Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I
wish you know better Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I
know you know better All my men bucha ballers, ma ha na enweta ezigbo mulla Ma ha nweta gi na nkoro ma ibia actiaru ha ebiggy Ha ga anapu gi the
collar Oso gi diri ka madonna, men adirokwa eme ebere Ha ga anapugi the
dollar Ha ga anapugi the
dollar.Ha ga anapugi the
dollar Phyno abanyegokwa beast mode Ufodu necharu anya si na egwum be cheat mode Mana arafu ha, nwanne imakwana they no fit go Ha na acho isa mu isi, nsi ha oya go bring soap Nwanne oburo koto, okwa mu ka ina eso na azu uno Okwa mu ka ikoto. And igbaharicha, iga afu na onwe gi ka e-torture Matter of time, iga calm down anye enene the
picture So you know I
will still stand out na anyi yirigodi ofu uniform Year to year okwa imana nwoke no na front Icho my rezzle ngwa bia nworu oso goru form If you wan get to the
next stage, iga agbadokwa anya Maka the
time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai Kupuru ndi asai. Eh watchia, ndia anagokwa asai Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I
wish you know better Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I
know you know better See me nowadays I
have been living life Nkea bu second coming mu ka mu ebiziri twice See I
be real nigga, I
can never live in lies Enyem gi matter of time, shey you go realize Me and ma niggaz we are ballin maka anyi akwu go the
price Ha sie na maghi eme ya thats why I
did it twice Abum quality forget the
prize Even all the
legend na agwa m
na adim nice Now abu zie m the
new shit, new shit Number one on this news clips Oso kwa gi macharia kwa me I
can't trip, can't trip Everynight me I
don't sleep I
came here to stay ma nigga you are here vexing Eme go m
na pitakwa u
better believe it Anyi adghi asi ndo, you know I
mean it And you know I
kill it. Nwanne kuo paa! So you know ,
so you that I
still stand up anyi yiri go otu uniform Year to year o
kwa ima na nwoke no na ball I
choro ma lesson ngwa jiri oso bia goro my form If you wan get to the
next stage, iga agbadokwa anya Maka the
time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai Kupuru ndi asai eh watchia, ndia anagokwa asai Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I
wish you know better Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I
know you know better Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I
wish you know better Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne I
know you know better
完毕